Fifa Best Player 2019: Messi bụ ọkacha agba bọọlụ n'ụwa

Ebe foto si, Fifa
Lionel Messi e turula ugo dịka ọkacha agba bọọlụ na mba ụwa.
Nke a mere n'uhuruchi ụbọchị Mọnde n'emume 'Fifa Football Awards' e mere n'obodo Milan nke mba Itali.
O meriri Cristiano Ronaldo nakwa Virgil van Dijk iji nweta nturuugo a.
Ndị ọkacha agba (Ụmụ nwoke)
Ndị ritere nzere ndị kacha agba bọọlụ n'ụwa gụnyere:
- Alisson 🇧🇷 (GK)
- Matthijs de Ligt 🇳🇱 (DEF)
- Marcelo 🇧🇷 (DEF)
- Sergio Ramos 🇪🇸 (DEF)
- Virgil van Dijk 🇳🇱 (DEF)
- Frenkie de Jong 🇳🇱 (MF)
- Eden Hazard 🇧🇪 (MF)
- Luka Modric 🇭🇷 (MF)
- Cristiano Ronaldo 🇵🇹 (FW)
- Kylian Mbappe 🇫🇷 (FW)
- Lionel Messi 🇦🇷 (FW)
Ndị ọkacha agba (Ụmụ nwanyị)
- Sari van Veenendaal
- Lucy Bronze
- Nilla Fischer
- Kelley O'Hara 🇺🇸 (DEF)
- Wendie Renard 🇫🇷 (DEF)
- Julie Ertz 🇺🇸 (MF)
- Amandine Henry 🇫🇷 (MF)
- Rose Lavelle 🇺🇸 (MF)
- Marta 🇧🇷 (FW)
- Alex Morgan 🇺🇸 (FW)
- Megan Rapinoe (FW)





