Xenophobia: 'Di m sị anyị lawa na ọ na-abịa' - Nwaanyị si South Africa lọta
Chizoba Uwandu na ụmụ atọ ya so n'ime ndị Naịjirịa e si Saụt Afrịka bulata maka ogbugbu mmadu na-eme na mba ahụ.
Ọ gwara BBC Igbo na di ya sị ya na ụmụaka a lawa maka ogbugbu mmadụ na nkwarị aku na-eme na mba ahụ.
Lee ihe ndị ọzọ o gwara BBC Igbo nakwa ihe ndi ọzọ kwuru.