Awgu Caves: Ọgba ndị a chere ndụ ndị Mmaku n'oge gboo

Aha onyonyo, Awgu Caves: Ọgba ndị a chere ndụ ndị Mmaku n'oge gboo

Ndị Mmaku gosiri BBC Igbo etu ndị ọgba dị icheiche siri zọọ ndụ ndị obodo n'oge agha mgbe gboo.

Ha kọwakwara ụzọ dị icheiche esi akwanyere ọgba ndị ahụ ugwu.

Ndị Mmaku gosikwara uru ọgba ka na abanyere ha rue ụbọchị taa.

Gee ihe ndị ha kwuru n'uju ebe a:

Ọrụ a si n'aka: Chiagozie Nwonwu na Chiemela Mgbeahuru

Akụkọ ndị ga-amasị gị: