Personal Finance: Uzọ ị ga-esi chekwatụ ego gị maka ọdịnihu- Ọkachamara

Aha onyonyo, Personal Finance: 'Uzọ ga-eme iji chekwatụ ego gị maka ọdịnihu'

Onye nhazi ego (Personal Finance expert) bụ Uche Iheanacho gwara BBC Igbo na ọ ka mma iwepụta otu n'ụzọ iri n'ime ihe onye na-enweta ma chekwa ya.