Bongo Adi: Mbibi ego na China ga-eke Naijiria agbụ
Na mkparịtaụka ya na BBC nwere, Bongo Adi, bụ ọkammụta na ihe gbasara akụnaụba kọwara mbibi ego n'aka China ga-eke Naijiria agbụ.