Igbo foods: Ihe mere anyị ji ericha nri tupu anyị ataa anụ
Anụ bụ otu n'ime ihe ndị dị mkpa na nri mmadụ na-eri ma na-enye akụrụngwa ndị dịka 'protein', abụba na mmiri n'ahụ mmadụ.
O nwere obi ụtọ pụrụiche ndị mmadụ na-enwe ma anụ dị na nri ha na-eri, ọkachasị anụ gbara ọkpụrụkpụ.
N'ihe onyonyo a, ndị mmadụ kọwara ihe mere ha ji ata anụ ma ha richa nri kama ịta ya tupu mọabụ dịka ha na-eri nri.
Kirie ihe kwuru.
