Igbos in Egypt: 'Ị gaa Cairo, nri Igbo agaghị akọ gị'
Ị gatụla Ijipt mbụ? Ọ bụrụ na ị na-akwado ịga, nri ndị Igbo agaghị abụ nsogbu gị makana o juru eju bara abara.
Lee ihe nkiri a ka ị hụ ka nwada Favour na-ere ya bụ ihe nri nakwa etu o si eme ya.