Elisabeth Ndubuisi Chukwu: "Gọọmenti South Afirika gbachiri nkiti maka ọnwụ nwanne anyị"

Aha nkeananụānụ, Elisabeth Ndubuisi Chukwu: "Gọọmenti South Afirika gbachiri nkiti maka ọnwụ nwanne anyị"

Ezinụlọ Elizabeth Ndubuisi Chukwu nwuru na mba South Afirika na-akpọkụ gọọmenti etiti ka ha leba anya n'etu nwanne si nwụọ.