Nollywood Movies: Ka e si emepụta ejije Igbo
Ị ma etu e si emepụta ejije ndị ị na-ele n'onyonyo gị?
BBC Igbo gara soro ndị na-eme ejije Igbo hụ etu ha si emepụta ndị na-amasị gị.
"Director" na-ahụ maka nhazi usoro e si eme ejije, kọwara ihe ha na-agabiga ịchịkwa ndị na-eme ejije.
Onye "producer" bụ onye nwe mmepụta ejije, kwukwara etu ego e si emepụta ejije na-esi abanye ha n'aka.
Lee ihe nkiri a ka ị jiri anya gị hụrụ.
Ndị mere akụkọ a: Chimamaka Ihenacho, Nnamdi Kelechi Agbanelo

