Okezie Ikpeazu: Abia anaghị alaghachị azụ na mmepe
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, aka na-achị Abia steeti bụ Gọvanọ Okezie Ikpeazu ekwuola na ihe di iche dị na ọchịchị ya ma a tulee ebe ya kwudoro steeti ahụ.
Ikpeazu gara n'ihu kwuo na mgbe anyị rụchara ọrụ ya ji n’aka,na ọbụladi onye isi ga-ahụ ihe ya rụrụ.

