Democracy day: Kedụ etu i si hụta ọchịchị onye kwuo uche ya na Naịjirịa?
Dịka Naịjirịa malitere ọchịchị onye kwuo uche kamgbe afọ iri abụọ gara aga BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụ banyere uru ha ritere n'usoro ọchịchị a.
Ha sị na ọ bụ ọchịchị aka nri kwọọ aka ekpe, aka ekpe akwọọ aka nri n'etiti gọọmentị na ndị obodo.
Ha gara n'ihu kwuo na gọọmentị kwesiri ị na-ege ntị n'ihe ndị mmadụ na-ekwu.
Kirie ihe ha kwuru n'uju;
