Football talent 419: Ihe ụmụntoroọbịa ma agba bọọlụ na-agabiga

Aha onyonyo, Football talent 419: Ihe ụmụntorobịa ma agba bọọlụ na-agabiga

Ụmụaka Chukwu nyere onyinye ịgba bọọlụ kwesiri ịlafere ụbịam banyere n'aka ndị omekome ji ha mere nri.

Ọtụtụ n'ime ha efuola ụzọ n'aka ndị ọjọọ a.

Ọtụtụ nne na nna etinyela akụ na ụba ha n'isi ụmụaka ha Chukwu nyere onyinye mana isi apụtaghị na ya bụ mbo ha gbara.

Ihe nkiri a gosiri ọtụtụ ihe ụmụaka ndị a na-agabiga.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: