Christian Chukwu: A maghị aha ọrịa na-arịa m

Aha onyonyo, Christian Chukwu: A maghị aha ọrịa na-arị m

O teela aka akụkọ na-ewu gbasara ọrịa na-arịa Christian Chukwu.

Ụfọdụ ndị mmadụ ọ kachasị ọgaranya bụ Femi Otedola so na ndị tụkọrọ ya ego.

Mana BBC Igbo gara ịma nke bụ nke n'okwu a.

Ọ kụwara anyị akụoyibo nsugbe ebe a: