Ethiopian Airline Crash: Pius Adesanmi so na mmadụ 149 nọ n'ụgbọelu kpọkasịrị

Ebe ụgbọelu ahụ dara/Pius Adesanmi

Ebe foto si, BBC/Pius Adesanmi

Nkọwa foto, Ebe ụgbọelu Ethiopia Airlines bu Pius Adesanmi na ndị njem ndị ọzọ kpọkasịrị
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Ụlọakwụkwọ ebe ọ na-akụzi nkuzi, ezinaụlọ ya, ndị enyị na ụmụ Naijiria nọ n'iru ụjụ maka ọnwụ Pius Adesanmi.

Nwafọ Naijiria a ama ama mabụrụkwa onye nkụzi mahadum 'Carleton University' dị na Kanada bụ Pius Adesanmi na Amina Ibrahim Odowa na nwa ya dị afọ ise so na mmadụ 149 nwụrụ n'ụgbọelu Ethiopian Airlines kpọkasịrị ụbọchịụka.

Ụgbọelu Ethiopian Airlines Boeing 737 ahụ bu ndị mmadụ si isiobodo Addis addis Ababa na-aga Nairobi dị na Kenya, kpọkasịrị n'obodo Bishoftu.

Ebe ọ kpọkasịrị

E nweghị otu onye rịpụtara n'ụgbọelu ahụ ka a chọtara ya ebe ọ dara.

Onye nwe Sahara Reporters bụ Omoyele Sowere gwara BBC na ya na nwunye Adesanmi kpara o were kwuo na akụkọ ahụ nke ọtụtụ ndị mmadụ na-ekpe ekpere ka ọ bụrụ ajọ nrọ bụ eziokwu.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

N'ozi ha wepụtara n'igwe Twitter ha, ụlọakwụkwọ ahụ tụrụ arịrị maka ọnwụ Adesanwmi bụ onyeisi ngalaba mmụta ihe gbasara Afrịka na mahadum ahụ.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

@KadariaAhmed kwuru na ọnwụ ya riri ya ọnụ.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@realseunwilliam kwuru na Adesanmi bụ onye okwu gbasara ala nna ya na-anọ ọkụ n'obi

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Skip X post, 5

End of X post, 5

Onye bụ Pius Adesanmi?

Pius Adesanmi

Ebe foto si, Pius Adesanmi

Ọkammụta Adesanmi, onye Isanlu dị n' Okpuru Ọchịchị Yagba East na Kogi Steeti bụ onye na-ede akwụkwọ a ma ama.

Akwụkwọ derela gụnyere 'The Wayfarer and Other Poems', 'You're Not a Country, Africa' na 'Naija No Dey Carry Last.'

Onye ọnụ na-eru n'okwu, Adesanmi na-edere ụlọọrụ ntaakụkọ 'Premium Times' na 'Sahara Reporters' ụka n'ihe gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị obodo.

Ọ gụrụ akwụkwọ na mahadum 'University of Ilorin,' mechaa gaa Mahadum 'University of Ibadan' nakwa 'University of British Columbia.'

Maapụ

Ndị ụlọorụ ahụ kwuru na ndị si mba 33 nọ n'ime ụgbọelu ahụ, gụnyere otu onye Naịjirịa.

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 6

Lee mba ndị nọ n'ụgbọelu ahụ si:

ndị nwụrụ

Otu ọnụ na-ekwuchitere ụlọorụ ahụ, kwuru sị na ụgbọelu ahụ kpọkasịrị ebe elekere asatọ nke ụtụtụ taa bụ Maachị 10, n'ime obere oge o ji fepụ n'Addis Ababa.

Onyeisiala mba ha bụ Abiy Ahmed kwuputara okwu nkasiobi ya n'elu Twitter.

Skip X post, 7
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 7

Ethiopian Airlines so n'ụlọorụ ụgbọelu ndị mmadụ ji nwee ntụkwasịobi makana ọ naghị adanye n'ọdachi aghara agahara, n'agbanyeghi na otu ụgbọelu ha kpọkasịrị n'afọ 2010, gbuo mmadụ 90 ka o si Beirut felie.

Ọzọ bụkwa mgbe otu onye nọ na-achọ ịpụrụ ụgbọelu ha n'ike ka o si Addis Ababa na-aga Nairobi n'afọ 1996.

O gburu mmadụ 123 n'ime 175 ka ọ kpọkasịrị.