Ihe ụmụ Igbo chọrọ n'aka Buharị
Ka a kpọchara ọnụọgụgụ na aha onye meriri na ntuliaka e ji họpụta onye ga-achị Naịjirịa n'afọ anọ na-abịa, BBC Igbo bara obodo gaa jụọ ndị mmadu ihe ha chọrọ ka Buhari mee n'agba ọhụrụ a.
Lee ihe ha kwuru.
Akụkọ ga-amasị gị: