Moghalu: Okwu inye Ndigbo ọkwa onyeisiala na 2023 bụ ajambele

Aha onyonyo, Moghalu: Okwu inye Ndigbo ọkwa onyeisiala na 2023 bụ ajambene

Onye na-azọ ọkwa onyeisiala n'aha otu YPP bụ Kingsley Moghalu kwuru na nkwa na ọkwa onyeisisala ga-erute Ndigbo na 2023 bụ ajambele.

Na mkparịtaụka ya na BBC igbo nwere, Moghalu kwuru na naanị na Ndigbo azọtara ya onwe ha.

O kwukwara na nsogbu Ndigbo bụ adịghịnotu yana ha nwere 'muo ndị ohu,' na ahara ịgbara ndị agbuụrụ ndị ozọ odibo.

N'okwu gbasara nhigharị ntuliaka, o kpọrọ oku ha Inec nye ohere ka ndị na-azọ ọkwa ọchịchị bidokwa achụmta vootu.

Akụkọ ga-amasị gị: