Abia state election: Ajụjụ ndị Abịa nwere maka ndị na-azọ ọkwa gọvanọ

Aha onyonyo, Ajụjụ ndị Abịa nwere maka ndị na-azọ ọkwa gọvanọ

Ndị Abia gwara BBC Igbo ajụjụ ha chọrọ ka ndị na-azọ ọkwa gọvanọ na Abia saa ha dịka BBC Igbo na-ahazi ndọrịtaụka na steeti ahụ ụbọchị Fraide.

Ọtụtụ n'ime na-ajụ ajụjụ maka ụgwọọnwa ndị ọrụ na ụgwọ ndị larala ezumike nka.