#BBCGOVdebate: 'Kedụ ihe i mere tupu ịzọwa ọkwa ọchịchị?'

Aha onyonyo, Ajụjụ ụmụ Igbo chọrọ ka a jụọ ndị na-azọ ọkwa gọvanọ n'ọwụwa anyanwụ

BBC jụrụ ụmụ Igbo ụdị ajụjụ ha chọrọ ịjụ ndị ga-azọ ọkwa gọvanọ.

Lee ihe nkiri a ka ịhụ ọsịsa ha: