Jude Nnam: Nwoke jiri asụsụ Igbo gụọ egwu ụka Katọlik ndị a ma ama
Jude Nnam bụ onye na-ede abụ na ukwe ndị ụfọdụ nke ụka katọlik jiri aka ụka ekwuola etu e si nabata egwu ya.
O kwuru na o ruola afọ iri atọ n'atọ kemgbe o bidoro ịde ya bụ ukwe ma rue ugbua.
Gee ihe o kwuru mgbe BBC Igbo gbara ya ajụjụ ọnụ.
Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo na Charles Mgbolu
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị
