Chukwuemeka Afigbo: Etu ị ga-esi kwalite ọrụ teknụzụ gị

Aha onyonyo, 'Etu ị ga-esi kwalite ọrụ teknụzụ gị'

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere n'emume Tech Crunch e hiwere na Legos, Chukwuemeka Afikpo tụnyere ndị na-eto eto na teknụzụ azụ ihe ha ga-eme iji bụrụ ọkaibe.

Gee ntị nụrụ ihe o kwuru.

Ndị mere akụkọ a: Chioma Nkemdilim Daramola na Chiemela Mgbeahuru.