Lee ụzọ ọhụrụ teknụzụ ji achọpụta ọrịa iba n'ime ahụ
Ụfọdụ ndị mmadụ na-atụ egwu ọgwụ ọgbụgba ma ha na-arịa ọrịa tụmadị n'ịchọpụta ụdị ọrịa ha na-arịa.
Atụmatụ ọhụrụ a arụpụtara na mba Yuganda ga-eme ya mfe ma na nyocha ma na ịchọpụta ọrịa Maleria n'oge tupu o gbuo mmadụ.

Akụkọ ga-amasị gị:
