2019 Elections: Anyị chọrọ ka ndị na-abanye ọchịchị buru anyị n'uche - Ndị ntorobia

Aha onyonyo, 2019 Elections: "Buru anyị n'uche" - Ndị ntorobia

Ndị ntorobia ekwuola ihe dị ha n'uche gbasara onye ga-abụ onyeisiala na 2019.

Nchịkọta okwu ha kwuru bụ ka ndị nọ n'isi ghara ichezọ ha bụ ndị ntorobia ọkachasị n'ihe gbasara ọrụ

Gee ihe ndị ọzọ ha gwara BBC Igbo: