Gịnị bụ 'Manage' n'asụsụ Igbọ?

Aha onyonyo, Gịnị bụ 'Manage' n'asụsụ Igbọ?

'Manage' bụ okwu bekee na abanyekarị ọtụtụ mmadụ n'ọnụ.

Mana ị mara ihe ọ pụtara n'ezie?

BBC nwalere ka ụfọdụ ndị Igbo siri matabe asụsụ Igbo site na ị jụ ha ihe 'Manage' pụtara n'Igbo.

Lee ọsịsa ha n'ihe nkiri a:

Akụkọ ga-amasị gị: