IPOB: O nweghi ihe ga-ekpụchị ọnụ Nnamdi Kanu -Emmanuel Kanu

Aha onyonyo, Nwanne Nnamdi Kanu ekwuola ihe mere o ji bụrụ ọpụrụiche

BBC Igbo gara n’ụlọ Nnamdi Kanu n’obodo Afaraukwu n’Abia steeti ebe nwanne ya bụ Emmanuel Kanu na onye ntaakụkọ BBC Igbo nwere mkparita ụka.

Ọ gwara BBC na ọbara ndị otu Ipob ndị agha Naịjirịa gburu n’ime Egwu Eke ga-adị gọọmentị etiti n’isi.

O gara n’ihu kwuo na onweghị eziokwu dị na kepu kepu na-ewu ugbua na Ipob nwere nkewa.

Lee nkiri a n'uju.

Aha onyonyo, Nnamdi Kanu ka bụ onyeisi IPOB- Emmanuel Kanu

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị