Madumere: Okorocha chọrọ onye ọ ga-eji na-eti okwe
Eze Madumere asaala Rochas Okorocha.
Na mkparịtaụka ya na BBC nwere, Madumere kwuru na ihe Okorocha ji esi ọnwụ itinye ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu dịka gọvanọ Imo steeti.
Gee ihe o kwuru n'ụju n'ihe onyonyo a:



