Ihe ise ị kwesiri ịma maka inye nwa ara

Ịma na mmiri ara nwaanyị bụ ọgwụ na-egbochi ọrịa dị icheiche ma na-emepụta ndị ntorobịa kachasị nwe amamihe.

Inye nwa sọsọ ara ọnwa isii mbụ ya n'ụwa ga-eme ka ọ too ọfụma ma gbasie ike n'akọ n'uche

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Inye nwa sọsọ ara rue ọnwa isii mbụ ya n'ụwa ga-eme ka ọ too ọfụma ma gbasie ike n'akọ n'uche
Ngalaba na-ahụ maka ahụike bụ WHO n'aha ịchafụ nyere ndụmọdụ ka-enye nwa ọhụrụ ara n'ime otu elekere eji mụ ya. Ha kpọrọ nke a "ara nnọọ" ma kwuo na ọ na-egbochi ọnwụ nwa ọhụrụ n'ọtụtụ ọnọdụ.

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Ngalaba na-ahụ maka ahụike bụ WHO n'aha ịchafụ nyere ndụmọdụ ka-enye nwa ọhụrụ ara n'ime otu elekere eji mụ ya. Ha kpọrọ nke a "ara nnọọ" ma kwuo na ọ na-egbochi ọnwụ nwa ọhụrụ n'ọtụtụ ọnọdụ.
Mmiri ara bụ ọgwụ n'onwe ya. O nwere ihe ndị na-aluso ọrịa ọgụ ma na-echekwa nwa ọhụrụ n'ọrịa anyụ-anyụ na Nimonia, ọrịa abụọ kachasị egbu nwa ọhụrụ.

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Mmiri ara bụ ọgwụ n'onwe ya. O nwere ihe ndị na-aluso ọrịa ọgụ ma na-echekwa nwa ọhụrụ n'ọrịa anyụ-anyụ na Nimonia, ọrịa abụọ kachasị egbu nwa ọhụrụ.
Inye nwa ara na abanye kwara nne mụrụ nwa uru. Ọ na-ebelata ọhere ọrịa akpụn'ara na akpa nwa nakwa ọrịa shuga. O na-enye ogologo ndụ na-egbochi kwa ọrịa akpọrọ "Post-partum" na bekee.

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Inye nwa ara na abanye kwara nne mụrụ nwa uru. Ọ na-ebelata ọhere ọrịa akpụn'ara na akpa nwa nakwa ọrịa shuga. O na-enye ogologo ndụ na-egbochi kwa ọrịa akpọrọ "Post-partum" na bekee.
Uru dị na ara na-egosi na ndụ mmadụ ogologo oge. Okenye na ntorobia ṅụrụ ara na-ama ihe n'agụmakawụkwọ, ha anaghị arịa ọrịa oke ibu nakwa anaghị enwekarị ọrịa ọbara mgbanyi elu.

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Uru dị na ara na-egosi na ndụ mmadụ ogologo oge. Okenye na ntorobia ṅụrụ ara na-ama ihe n'agụmakawụkwọ, ha anaghị arịa ọrịa oke ibu nakwa anaghị enwekarị ọrịa ọbara mgbanyi elu.