Restructuring: Okwu a ka na-agbagwoju anya - Ikenga Nnewi

Aha onyonyo, Restructuring: Okwu a ka na-agbawoju anya - Ikenga Nnewi

Ebe ọtụtụ ndị Igbo na-achọ nhazigharị Naịjirịa, Dozie Ikedife bụ Ikenga Nnewi akatọọla ya bụ ihe ndị Bekee na-akpọ 'Restructuring'.

O kwuru na tupu o kwere na ya bụ nghazigharị, ọ ga-aghọtarịrị ihe ọ pụtara.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: