Ọkwọ-ụgbọala: Awụbara m n'ọwa mmiri iji gbanarị ọkụ ahụ

Aha onyonyo, Ọkwa ụgbọala 'Awụbara m n'ọwa mmiri iji gbanarị ọkụ ahụ'

N'okwu ya, Olaitan kwuru na ọ wụbara n'ime ọwa mmiri (gụtter) i ji gbanarị ọkụ ahụ.

O kwuru na o bu ọtụtụ ndị mmadụ n'ụgbọala mgbe mke mere mana Chineke zọrọ ha ndụ.