Gwa anyị ihe mere nna gị ji pụọ iche tunyere nna ndị ọzọ?

Aha onyonyo, Gwa anyị ihe puru iche iji echeta nna gị?

Ndị nna bụ ide ji ụlọ. O nwere ihe puru iche iji echeta nna gị ma ọ dị ndụ ma ọ nwụrụ anwụ?

Kirie ihe onyonyo a ka i hụ ihe ndị mmadụ sara ma gwa anyị nke gị.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: