You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Dino Melaye: Ndị na-akpagbu ya na-emegide obodo - Mao Ohuabunwa
Omeiwu Mao Ohuabunwa gwara BBC Igbo na ihe na-eme Dino Melaye bụ ihe na-agba anya mmiri.
O gakwara n'ihu kwuo na ndị mba ọzọ na-achị Naịjirịa ọchị maka ihe a.
O gwakara anyị na ihe mere n'ụlọ onyeisi Ohanaeze Ndigbo bụ ihe nwute makana ọbụghị agwa ndị Igbo.
Ma kwukwa na o gosiri na Maazị Nwodo na-amịta mkpụrụ ọma, makana ọ sọsọ osisi na-amịta mkpụrụ ọma ka a na-ama okwute.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: