'Igbo amaghị ihe'

Aha onyonyo, Mkparitaụka BBC Igbo na Joe Igbokwe

Joe Igbokwe bụ ọnu na-ekwuchitere ndị APC na Legọs steetị ma bụkwara onye ihe gbasara ndị Igbo na-emetụ n'obi.

Na mkparitaụka ya na ndị BBC Igbo nwere, ọ gwara anyị ihe o chere maka Ndịgbo na ndọrọndọrọ ọchịchị nakwa ntụliaka nke 2019 na-abịa.

O sikwara na ọ bụrụ na ndị Igbo ma ndọrọndọrọ ọchịchị eme, APGA agaghị anọ na naanị otu steeti.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ