Obi adịghị Igbo mma ebe gọọmentị a dị

Aha onyonyo, Mkparịtaụka ebe Sinetọ Abaribe kọwapụtara iwe ndị Igbo ebe onyeisiala Muhammadu Buhari nọ.

Onye na-anọchite anya ndị Abia Saụt n'ụlọ omeiwu ukwu kwuru ihe ọ sị na ọ bụ ihe na-ewe ndị Igbo iwe n'ebe ọchịchị Muhammadu Buahri nọ.

O kwuru na ọ Igbo bụ Naịjirịa, makana Igbo nọ ebe niile, mana oke kwesiri iru ha adịghị eruta ha aka.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: