You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Etu SARS si wakpo onye oji ego achụ nta ego
Ọ dịka ndị uweojii Naịjirịa kwere nkwa na ha ga etinye anya na ajọ agwa ndị SARS na-akpasị ndi mmadụ ka nwere ọrụ ukwu maka ihe mere Immanuel James gosiri na ije ka dị n'ụkwụ.