You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Imo Awka Festival: Etu ụmụntakịrị n'Awka si esonye n'emume iti mmọnwụ
Ọ bụ eziokwu na iti mmọnwụ bụ ihe ndị okeye n'omenala Igbo.
Mana ọtụtụ nne na nna na-amalite n'oge kuziwere ụmụ ha ihe gbasara ya bụ omenala.
N'emume Imo Awka nke afọ 2021, ụmụnne abụọ bụ Ifechukwu na Nzube Chukwu Obi kọọrọ anyị ihe mere nne na nna ha ji kwadoo ha isi na nwata tiwe mmọnwụ.
Gere akụkọ ha kọọrọ anyị.
Ndị mere akụkọ a bụ Chiemela Mgbeahuru na Chukwunaeme Obiejesi.