You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Igbo Festivals: Ihe omimi dị n’emume Ikeji Arondizuọgụ
Egwu, mmọnwụ, oriri na ọṅụṅụ na-eso mmemme Ikeji nke ndị Arondizuọgụ n'Imo steeti.
N'ihe nkiri, Emmanuel Igwilo bụ otu okenye onye Arondizuọgụ kọwara ihe emume pụtara.
Ndị mere ihe nkiri a bụ Ikechukwu Kalu na Chiemela peter