Father Okunerere: Ihe mere anaghị m agba alụsị m butere ọkụ dịka ụkọchukwu ndị ọzọ

Aha onyonyo, Paul Obayi:Ihe mere m ji echekwa arụsị ndị ọkpụkperechị wepụtara ịla n'iyi

"Amaghị m ihe mere ndị ụkọchukwu na ụka ndị ọzọ ji agba ụmụ arụsị a ọkụ.

"O nwere ike ọ bụrụ ụjọ"

Nke a bụ ajụjụ si n'ọnụ Rev, Fr, Paul Obayi bụ ụkọchukwu Katọlịk e ji Okunerere ere wee mara.

Fada Okunaereere na-edowe alụsị o wetere na-ebe ọ gara amụma na ekpere. Ọkunaerere siri na ọ na ọ bụ ndị mmadụ na-akpọ ya oku tupu ọ gawa njem ibute alụsị ndị a.

Ọ kpọgharịrị anyị ebe ahụ ọ na-edewe ya bụ arụsị dị iche iche ma kọọrọ anyị akụkọ so ha n'otu n'otu.

N'ime ya ọ kọwara ihe mere ya jiri ahapụ ime ka ibe ya site na-ịkpọ alụsị ndị a ọkụ.

Ihe o kwuru n'uju dị n'ihe nkiri a dị ebe a:

Ndị mere akụkọ a bụ Chiagozie Nwonwu na Nnamdi Agbanelo.