Coronavirus Tips: Etu ị ga-esi mara ma ị nwere coronavirus

Ọ bụrụ na ị hụ ihe ndị a n'ahụ gị, mara na ị ga-akpọtụrụ ndị ahụike ka ha gwa gị ihe ị ga eme.

Chetakwa na ọbụghị mmadụ niile nwere coronavirus n'ahụ ha ga-enwe ihe ngosi nke bekee kpọrọ 'symptoms'.

Ya bụ cheta ka ị na-akpachapụrụ onwe gị anya site n'ịkwọcha aka gị oge niile nakwa izere mmekọ ahụ gị na ndị mmadụ.