You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Coronavirus Tips: Tupu ị pụọ n'ezi, gbaa mbọ jide ihe anọ ndị a
Ọ bụ eziokwu na gọọmentị emepeela obodo ka ndị mmadụ kpagharịwa, mana ị kwesịrị ị na-echekwa onwe gi oge niile.
Ihe anọ dị mkpa ị kwesịrị iji oge niile gunyere:
- Ekwentị gị
- Nsacha aka pụrụ iche a kpọrọ 'hand sanitizer'
- Ihe e ji ehicha elu tebulu nakwa ihe ndị ọzọ nke bekee kpọrọ 'wipes'
- Akwa mkpuchi ihu bụ 'face mask'.