Joy Ugochi Eze: Obi dị m ụtọ na m na-eme ihe nwoke na-eme - Nwaanyị na-ete ụlọ uhie

Aha onyonyo, Obi dị m ụtọ na m na-eme ihe nwoke na-eme- Nwaanyị na-ete ụlọ uhie

Joy Ugochi Eze bụ nwaanyị na-ete ụlọ uhie.

Ọ kọrọ BBC ka o siri bido ọrụ a oge ọ nọ na mahadum

Kirie akụkọ ya n' uju: