Anambara steeti eduola ọkaikpe ukwu nwaanyị mbụ ha n'iyi ọrụ

Anambara steeti enwetala nwaanyị mbụ bụ ọkaikpe ukwu na steeti ahụ ụbọchị Fraide.

Jọstịs Ijem Onwuamaegbu

Ebe foto si, Uche Akolisa

Nkọwa foto, Jọstịs Ijem Onwuamaegbu bụ nwaanyị mbụ bụ ọkaikpe ukwu n'Anambara steeti
Willie Obiano
Nkọwa foto, Gọvanọ Anambara steeti bụ Willie Obiano duru Jọstịs Ijem Onwuamaegbu n'iyi ọrụ dịka ọkaikpe ukwu nwaanyị mbụ
Jọstịs Ijem Onwuamaegbu
Nkọwa foto, Jọstịs Ijem Onwuamaegbu na ndị bịara mmemme idu ya n'iyi ọrụ
Ndị ọbịa bịara mmemme iduniyi ọrụ nke Jọstịs Ijem Onwuamaegbu
Nkọwa foto, Ndị ọbịa bịara mmemme iduniyi ọrụ nke Jọstịs Ijem Onwuamaegbu n'ụlọrụ gọọmentị dị n'Oka, Anambara steeti gụnyere osote gọvanọ steeti ahụ bụ Nkem Okeke, ndị ọkaikpe ka nọ ọrụ na ndị larala ezumike nka na steeti ahụ nakwa ndị si Enugwu, Ebonyi na Imo steeti ndị ụkọcukwu na ndị eze ọdịnala