Nkwa Buhari na Atiku: Ihe Ndigbo chere

Aha onyonyo, Nkwa Buhari na Atiku: Ihe Ndigbo chere

BBC Igbo gbara ụmụ Igbo n'Alaigbo ajụjụ banyere ihe ha chere maka ozi achụmnta vootu nke Buhari na Atiku zipụtara maka ntuliaka 2019.

Ụfọdụ jụrụ nke e kwere ekwe, ebee ka ọ dị?

Ụfọdụ kwuru na ha dabanyere n'anya ya.

Lee ihe ha kwuru n'uju..

Akụkọ ga-amasị: