Patoranking gwara anyị ihe kachasị ya mkpa n'ụwa

Aha onyonyo, Patoranking bụ ọkụegwu amama n'ala Naijiria

Patoranking gwara BBC Igbo service na ọ chọrọ imetụta ndụ ndị Naijiria ruru puku 100 site i nye ha nrị na ibi nkeọma.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: