"Anyị ahụbeghị ozu nwanne m kemgbe ndị uweojii gbara ya egbe n'afọ 2015"

Aha onyonyo, "Anyị ahụbeghị ozu nwanne m kemgbe ndị uweojii gbara ya egbe n'afọ 2015"

Ngagharịiwe emere maka END SARS n'ihe ruru otu ọnwa gara aga kpalitere ọtụtụ ihe n'obi ndị mmadụ.

N'obi Lonzo Nzekwe ọ bụ ozu nwanne ya nwoke ndị uweojii gbara egbe ma jichie bụ ihe na-eche ga.

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo, ọ kọwara etu ofufu nwa nne ya nwoke bụ Chukwudi Nzekwe si metụta ezinaụlọ ya.

Gee ya n'uju ebe a:

Ndị mere akụkọ a: Chiemela Peters Mgbeahuru na Chris Sanctus Okereke