Ekwustosi Ifeoma Abugu: 'Agbalịrị m ihe niile ịhụ na Ifeoma arahụghị na nga ndị uweojii'

Aha onyonyo, Ekwustosi Ifeoma Abugu: 'Agbalịrị m ihe niile ịhụ na Ifeoma arahụghị na nga ndị uweojii'

Ezinaụlọ Ifeoma Abugu nọ n'iru ụjụ ugbua dịka nwa ha nwaanyị bụ Ifeoma Abugu nwụrụ.

Ha na-ebo ebubo na ndị uweojii pụrụ ichea kpọrọ "SARS" dinara ya n'ike ma gbuo ya dịka ha si na be nwoke chọrọ ịnụ ya kpụrụ ya.