Covid 19 n'otu nkeji: 'Dogoyaro' o nwereike ịgwọta coronavirus

Ndị mmadụ na-esikọta ahịhịa dị icheiche n'iji gbochi coronavirus, mana nke a o nwereike ịgwọta ọrịa?

Lee ihe onyoonyo a ka ị mara ma 'dogoyaro' o nwereike ịgwọta coronavirus.

Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo, Chiemela Peter Mgbeahuru na Chimezie Ucheagbo