You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Coronavirus Tips: Anwụnta anaghị ebufe mmadụ coronavirus
Akụkọ na-ekwu na anwụnta nwere ike ikesa ọrịa coronavirus bụ okpotokpo asị.
Otu 'World Health Organisation' ekwuola nke a komkom hoohaa.
Etu coronavirus si efesa bụ site n'ụkwara, uzere maọbụ azụzụ onye nwere ya bụ ọrịa.
Nke kpatara o ji dị mkpa ka ị nọtee onye na-akwa ụkwara aka.
Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu, Chioma Obianinwa, Chukwunaeme Obiejesi na Nnamdi Agbanelo