Youth Relationship: Ụmụagbọghọ ekwuola ihe ha ga-emere ọyị ha nwoke
Ọyị na ọyị na-atọ ụtọ bụ elete aghara!
Mana echeghị m na ọ bụ ntoroọbịa niile ka egwu a na-agara.
Chọpụta ihe ụmụagbọghọ Igbo kwuru na ha nwereike maọbụ enweghị ike imere ọyị ha nwoke.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: