You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Technological Development: 'Igbaji ụkwụ emeghị m onye arịrịọ'
Ndị ntorobia Igbo nakwa ọtụtụ ụmụakwụkwọ mepụtara ihe ngosi teknụzụ dị iche iche iji wee mee emume ncheta nke 'World space day' 2019 mabụrụkwa emume ngosi 'Science Technology Engineering Mathematics' akpọrọ STEM n'ichafu.
Ụfọdụ mepụtara akụrụngwa ga-enyere aka ịkwụsị ọdachị mgbanwe ihu eligwe na-ebute, ebe ụfọdụ mepụtara "robotu" ga-emenwuru gị ihe ọbụla. Kirie ya n'uju ebe a.