You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Code Club: Etu anyị si eji 'coding' arụpụta ihe
Buchi Ike, onye bidoro otu 'Code Club Nigeria', kọwara BBC Igbo mkpa teknụzụ dị na ndụ ntị na-eto eto.