Ipob Referendum: Akọ na uche ka ndị Igbo ga-eji nweta ihe ha chọrọ - Ọhaneze
Na mkparitaụka ya BBC Igbo nwere agba nke abụọ ya, Nnia Nwodo kọwara etu e nwere ike isi mee ka referandum dị ire.
O kwukwara na itu aro ka mma karịa iji obi ọkụ eso ya bụ okwu.
Gee ihe o kwuru n'uju: